Mbah Gladys Uchenwa
Joined 28 March 2018
Aha m bu Oriakụ Gladys Uchenwa Mbah. A bu m onye Nenwe nọ n'okpuru ọchichi Aninri Local Gọọment, Enugu Steti nke di na Ọwụwa anyanwụ mba Nigeria. Ọ na-ewute m nke ukwuu etu asụsụ Igbo si n' alami-alami. Omasikwaziri m isonye na nkwalite asusu, erimeri na odinala Igbo, ya mere m ji wee weputa onwe m n'idenya ma gbasaa asụsụ Igbo site na-aka ndi Wikimedia rue na mba uwa nile.
Babel user information |
---|
Users by language |