Wt/ig/Mkpọlọgwụ

< Wt‎ | ig
Wt > ig > Mkpọlọgwụ

"""Mkpọlọgwụ"""

Nkọwa

Mkpọlọgwụ bụ akụkụ arụ osisi nke na eme ka osisi sie ike na ala

Nkeji Asụsụ

Aha

Ọmụmaatụ

Mkpọlọgwụ bụ akụkụ arụ ukwu osisi

Mkpọputa

M̀kpọ́lọ́gwụ̀

Olumba

Ntonani

Ntụgharị

Bekee

Root https://en.m.wiktionary.org/wiki/Root