Wt/ig/Agwa

< Wt‎ | ig
Wt > ig > Agwa

Agwa

Nkọwa

Agwa bụ omume mmadu. Otú mmadụ si eme omume nke na-eme ka mmadụ dị iche ma ọ bụ ụzọ mmadụ si ekwu okwu, aga ije, eri nri, ma ọ bụ omume dị iche iche na-egosi na ọ dị iche na ndị ọzọ.

Nkejịasụsụ

Aha

Ọmụmaatụ

Agwa nwatakịrị nke a mara mma.Agwa mmadụ na-egosi mma ya. Agwa bụ mma

=Mkpọpụta



Olumba==

Uma maọbụ omume n'asụsụ Nkanụ di n'Enugwu Steeti

Ntụgharị na asụsụ ọzọ

===Bekee===Character Character