Wt/ig/Ụnyaahụ

< Wt‎ | ig
Wt > ig > Ụnyaahụ

"""Ụnyaahụ"""

Nkọwa

Ụbọchị gachara tupu enweta taa.

Nkeji Asụsụ

Aha

Ọmụmaatụ

Anyị siri osikapa ụnyaahụ.

Mkpọpụta

Ùnyààhú

Olumba

Echi gara aga

Ntụgharị

Bekee

Yesterday https://en.m.wiktionary.org/wiki/yesterday

Category